ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
Aha ọmụmụ | Josephine Ada Omaka ![]() |
aha enyere | Josephine, Ada ![]() |
aha ezinụlọ ya | Omaka ![]() |
aha mkpirisi | Josephine Omaka ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Novemba 1993 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Naijiria ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 100 metres, 200 metres, 4 × 100 metres relay ![]() |
so na | 2010 Summer Youth Olympics, 2010 Summer Youth Olympics ![]() |
Josephine Ada Omaka (amụrụ na 29 Nọvemba 1993) bụ onye Naijirịa na-agba ọsọ na onye ṅa-agbachitere. O meriri na asọmpi obodo na nke mba ụwa na egwuregwu na-anọchite anya Naijirịa.
Josephine Ada Omaka malitere ọrụ ya dị ka onye na-agba ọsọ na onye na-eme ihe mgbochi na Naijirịa ebe ọ na-asọmpi na asọmpi dị iche iche. O ritere ihe nrite ọla edo na 2011 African Junior Championships na 2010 Summer Youth Olympics na 100 mita. O sonyekwara na 4 × 100 mita relay ụmụ nwanyị na 2012 World Junior Championships nke emere na Estadi Olímpic Lluís Companys na 13 na 14 Julaị, ma merie 2009 African Junior Championships na 100 mita na ọlaọcha ọzọ na 4 × 10 m relay na asọmpi 2009 na Margaret Benson, Goodness Thomas na Wisdom Isoken.[1][2] Ọzọkwa, o sonyere na ndị otu African 4 × 400 m relay nke meriri ọlaọcha na 2010 Summer Youth Olympics na Nkiruka Florence Nwakwe, Izelle Neuhoff na Bukola Abogunloko.[3][4][5]
Ihe nrite | Aha | Egwuregwu | Ihe omume | Ụbọchị |
---|---|---|---|---|
Gold | Josephine Omaka | Egwuregwu | 100m ụmụ nwanyị | 21 Ọgọst |
Ọlaọcha | Josephine OmakaNkiruka Florence NwakweBukola Abogunloko |
Egwuregwu | Medley nke ụmụ nwanyị | 23 Ọgọst |
Bronze | Bukola Abogunloko | Egwuregwu | 400m ụmụ nwanyị | 21 Ọgọst |
Ndị na-eme egwuregwu | Ihe omume | iru eru | Nke Ikpeazụ | ||
---|---|---|---|---|---|
Nsonaazụ | Ọnọdụ | Nsonaazụ | Ọnọdụ | ||
Nkechi Leticia Chime | Ụmụ agbọghọ gbara ya | 13.99 | 6 Q | 14.16 | 7 |