ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Namibia ![]() |
aha enyere | Joy ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Jụn 1999 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ȯha Abia ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 100 metres ![]() |
Joy Udo-Gabriel (amụrụ na 2 June afo 1999) bụ onye Naijiria na-agba ọsọ. O ritere ọla nchara na igba ósó otu nari mita na arò 2018 African Championships, ọla nchara na igbo ósó 4 × 100 mita na egwuregwu Commonwealth nke 2018 yana ọla edo na 4 x 100 mita na 2019 African Games.[1]