ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Kenya ![]() |
aha enyere | Joyce ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Eprel 1976 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Kiambu ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | powerlifter ![]() |
ụdị egwuregwu | powerlifting ![]() |
Joyce Wambui Njuguna (amụrụ n'abalị iri na asaa n'ọnwa Eprel n'afọ 1976) bụ onye Kenya na-eme ihe ike.[1] O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị nke Mgbakwunye kilogram iri isii na otu n'afọ 2014 nke egwuregwu Commonwealth ebe o ritere Ihe nrite ọla nchara.[2][3] O mekwara asọmpi na egwuregwu Commonwelath n'afọ 2018, ebe ọ bụ onye nke atọ na ụmụ nwanyị ndị n'ebu ihe ike anọ ma enwetaghị ihe nrite n'ihi na e nwere ndị asọmpi anọ, n'afọ 2022 ebe ọ bụ onye nke ise na ihe omume ụmụ nwanyị ndị n'ebu ihe ike.[4][5]