ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Disemba 1979 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lagos ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Lagos State University, University of Alberta, University of Ibadan ![]() |
Ọrụ ama ama | A Small Silence ![]() |
webụsaịtị | https://www.jumoke-verissimo.com/ ![]() |
Jumoke Verissimo (amụrụ ya na 26 Disemba 1979 na Lagos) ọ bụ onye Naijiria na-ede uri, onye na-ede akwụkwọ akụkọ, onye na'ede akwụkwọ ụmụaka na onye nkatọ.
A mụrụ ya bụ Jumoke na Lagos. O nwere nzere masta na ọmụmụ Afrịka (arụ ọrụ) na Mahadum Ibadan na nzere bachelọ na akwụkwọ Bekee na Mahadum nke di na Legos Steeti. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nchịkọta akụkọ, onye nchịkọta akụkọ na onye nta akụkọ na-arụ ọrụ n'onwe ya maka akwụkwọ akụkọ ndị dịka The Guardian na NEXT. Jumoke na nwa ya nwanyị bi na Canada ugbu a ma na-arụ ọrụ dị ka onye enyemaka prọfesọ nke Mahadum Metropolitan nke di na Toronto .[1]