ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Egypt ![]() |
aha n'asụsụ obodo | كمال الشيخ ![]() |
aha enyere | Kamal ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Febụwarị 1919 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Egypt ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 2 Jenụwarị 2004 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Cairo ![]() |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nchikota ihe nkiri ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1952 ![]() |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Kamal El Sheikh ![]() |
Kamal El Sheikh (2 Febụwarị 1919 2 Jenụwarị 2004) bụ onye nduzi ihe nkiri Ijipt.[1] O duziri ihe nkiri iri abụọ na asatọ n'etiti afọ 1952 na 1987, asatọ n'ime ha nọ na ndepụta ihe nkiri Egypt Top 100.