ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Turkéy ![]() |
aha enyere | Kamil, Özdemir ![]() |
aha ezinụlọ ya | Tolon ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Febụwarị 1912 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Istanbul ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 23 Julaị 1978 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Geneva ![]() |
Ebe olili | Bursa ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Turkish ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | industrialist, onye ọchụnta ego ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Justice Party ![]() |
webụsaịtị | http://kamiltolon.com ![]() |
Kamil Tolon (1912 - 1978) bụ onye ọchụnta ego Turkey na onye nrụpụta ọrụ.[1][2][3]
Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na mahadum na 1935, a họpụtara ya onye na-ahụ maka PTT. Mgbe nke ahụ gasịrị, ha na Fahri Batıca, ha mepere ụlọ ahịa. N'ime ụlọ ahịa a, ha mepụtara igwe nhicha mbụ na Turkey.[4][5][6][7] Mgbe nke a gasị, nwa klas ya Adnan Menderes tụrụ aro ka Kamil Tolon mepụta moto eletriki. Mgbe e mechara, ọ wuru ụgbọ ala eletrik mbụ na Turkey.[8][9]