ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Botswana ![]() |
obodo maka egwuregwu | Botswana ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Jenụwarị 1997 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Francistown ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Tswana language ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | boxer ![]() |
Ụcha ime anya | agba aja aja ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | boxing ![]() |
so na | boxing at the 2020 Summer Olympics – women's featherweight ![]() |
Keamogetse Sadie Kenosi (amụrụ na 17 Jenụwarị na afo 1997) bụ onye na-akụ ọkpọ na Botswana.[1] O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị na afọ 2020 Summer Olympics.[2] Karriss Artingstall nke Great Britain meriri ya na agba nke mbụ. Na mbụ ọ bụ onye na-egwu netball, Kenosi malitere ịkụ ọkpọ na afọ 2015. O sonyere na afọ 2019 World Championships wee merie ọla edo na afọ 2019 African Games.