ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha enyere | Kenneth |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Novemba 1968 |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
ebe agụmakwụkwọ | Nigerian Law School |
Kenneth Okonkwo Audio (amụrụ ya na ụbọchị nke isii na Nọvemba, n'afọ 1968) bụ onye Nigeria, na-eme ihe nkiri amara maka ọrụ ya na nkiri Living in Bondage dị ka Andy nwa Okeke
Amụrụ Okonkwo na Nsukka Enugu State .
N'afọ 2013, ọ meriri nturu ugo nke African Movie Academy Award na ngosiputa puru iche nke enyere ndi kwubara ihe nkiri nke Nollywood.[1] Na afọ 2015, ndị nhazi City People Entertainment Awards nyere ya ihe nrịba ama pụrụ iche maka ntinye aka ya na uto ntụrụndụ na Nigeria. [2] [3] [4] [5] [6] [7] [8] [9] [10]