ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
obodo maka egwuregwu | Morocco |
aha enyere | Khadija |
aha ezinụlọ ya | Mardi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Febụwarị 1991 |
Ebe ọmụmụ | Casablanca |
Asụsụ obodo | Berber languages |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber languages |
ọrụ ọ na-arụ | boxer |
ụdị egwuregwu | boxing |
so na | 2016 Summer Olympics, 2024 Summer Olympics |
Khadija El-Mardi (amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1991) bụ onye na-akụ ọkpọ na Morocco. O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị nke dị n'etiti na afọ 2016 Summer Olympics .[1] Ọ meriri Dariga Shakimova na nkeji iri na ise nke ikpeazụ.[2] O ruru eru ịnọchite anya Morocco na afọ 2020 Summer Olympics, Otú ọ dị, ọ hapụrụ asọmpi ahụ n'ihi ihe gbasara ahụike.[3][4]