Akụkụ nke | Southwest Nigeria |
---|---|
aha gọọmenti | Kosofe |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 6°33′25″N 3°23′3″E, 6°36′4″N 3°24′32″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Chairman of Kosofe local government |
Executive òtù | supervisory councillors of Kosofe local government |
òtù omebe iwu | Kosofe legislative council |
postal code | 100242 |
Kosofe bụ ógbè Gọọmentị Obodo nke Lagos Steeti, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Kosofe.
O nwere mpaghara nke 81 km2 (31 sq mi)
na ọnụ ọgụgụ narị isii na iri isii na ise na narị atọ na iri itoolu na atọ n'ime mmaọnụ ọgụgụ afọ 2006.
Koodu post nke mpaghara ahụ bụ narị (100).[1]
Otu n'ime nnukwu obodo dị na Kosofe bụ Ikosi.