mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
ụmụ amaala ka | Adamawa Steeti, Federal Capital Territory (Nigeria) ![]() |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 6a Vigorous ![]() |
Kpasam (Kpasham; Nyesam) bụ asụsụ obodo Adamawa nke ndị Demsa LGA, di na Adamawa Steeti, Naịjịrịa.
Ndị na-asụ asụsụ a na-akpọ ya Nyesam [ɲé sàm], agbụrụ ha bu Isam [ísàm], ókèala ha bu Asam [ásàm]. A na-asụ Nyesam n'obodo Kpasham, Dakli, na kwa Dem.[1]