Kọmitii Mba Maka Ihe Ndị Ruuru Ụmụ nwanyị

Komitiimba maka ihe ndi ruru umunwanyi(mba maka ihe ndi ruru umunwanyinke uwa) bụ òtù ụmụ nwanyị nke dị na Chile nke e guzobere na 1922. [1]

Felisa Vergara, Amanda Labarca na Elena Doll guzobere kọmitii ahụ na ebumnuche nke ịrụ ọrụ maka iwebata ikike ụmụ nwanyị na Chile. Kọmitii ahụ nyere aka n'inweta ikike ụmụ nwanyị na ọkwa ime obodo na 1934, ebe e guzobere ikike ụmụ nwanyị n'ọkwa mba na 1949 na-eso mgbalị nke ndi otu umunwanyinke chile.

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Furci, Carmelo (October 1982). "The Chilean Communist Party (PCCh) and Its Third Underground Period, 1973-1980". Bulletin of Latin American Research. Hoboken, New Jersey: Society for Latin American Studies, Wiley. 2 (1): 81–95. doi:10.2307/3338391. ISSN 0261-3050. JSTOR 3338391.