Lafia Township Stadium bụ ámá egwuregwu dị na Lafia, Nasarawa State, dị n'etiti Nigeria. [1] Ejikwa ama egwuregwu a eme ọtụtụ mmeme. A na-eji kari ama egwuregwu a maka egwuregwu bọọlụ, ọ bụkwa ebe egwuregwu ndị Nasarawa United . Ama gwuregwu a nwere ike ibanye mmadụ puku iri. [1] Ọ dị na etiti obodo Lafia. Enwere ike ịchọta ama egwuregwu nke a n'akụkụ okporo ụzọ Jos na aga Makurdi, na-ebe enwere nnukwu ogbe azụmahịa.