ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Algeria, France ![]() |
aha enyere | Larbi ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Mee 1934 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Algiers ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 17 Septemba 2010 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Algiers ![]() |
Ụdị ọnwụ | accidental death ![]() |
ihe kpatara ọnwụ | falling from height ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ![]() |
Ọrụ ama ama | Fatima, the Algerian Woman of Dakar ![]() |
notable role | Fatima's father ![]() |
Larbi Zekkal (19 Mee 1934 -17 Septemba 2010) bụ onye Algeria na-eme ihe nkiri na onye na-eme ọchị.[1]
A mụrụ Larbi Zekkal n'abalị 19 ọnwa Mee, afọ 1934 na Algiers, Algeria. Ọ nwụrụ na Septemba 17, 2010 na Algiers, Algeria mgbe ọ dị afọ 76 mgbe o si na veranda ya daa, e lie ya n'ebe ili ozu Sidi Miaohamed.[2]
Zekkal malitere ọrụ ime ihe nkiri ya n'afọ ndị 1950 ma rụọ ọrụ n'ọtụtụ ihe nkiri dị iche iche, ọrụ ya kachasị ama na-abịa na Agha Algiers . Ọ rụkwara ọrụ na ihe nkiri French bụ Bâton Rouge nke Rachid Bouchareb duziri. O nwekwara ọrụ na Si Mohand U Mhand.[3] Ọrụ ikpeazụ Zekkal rụrụ bụ na ihe nkiri French Outside the Law (Hors-La-Loi), nke e wepụtara n'afọ 2010.[4]