ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Septemba 1990 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lagos ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, sprinter ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 100 metres ![]() |
so na | 2014 Commonwealth Games, 2015 African Games, 2010 African Championships in Athletics, 2012 African Championships in Athletics, 2014 African Championships in Athletics ![]() |
Lawretta Ozoh (amụrụ ya na 5 Septemba afọ 1990) bụ onye Naijiria amara amara ọkachamara n'egwuregwu nke ọsọ [1]
Ozoh bụ onye ritere ọla ọcha na 200 mita ma bụrụkwa onye otu nrite ọla edo ahụ emeriri na 4 x 100 mita relay na asọmpi egwuregwu mba Afrịka nke afọ 2012 . [2]
N'afọ 2012 O ziri na Ozoh bụụ steroid anabolic Stanozolol ma mechaa nye ya iwu mgbochi afọ abụọ na egwuregwu. [3] [4]