Leila Ghandi (Templeeti:Lang-ar; Amụrụ ya n'ọnwa Julai 26, 1980), aha otutu"Onye Moroccan Titouan Lamazou"[1] or "Bent Battouta" (The daughter of Ibn Battuta), bụ onye n'ese photo na Onye nta akụkọ Moroccan.
A mụrụ Ghandi na mba Casablanca n'afọ 1980. Ọ bụ nwa nwanyị nke Amal Alami na Ali Ghandi, onye bụbu Onye ndidi ndị ịsị nke Moroccan Association of the pharmaceutical industry, onye nwụrụ n'ọnwa Machị 13, n'afọ 2010.[2][3] O bu ụzọ gụọ akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ praịmarị Théophile Gautier na mpaghara Maârif, n'afọ 1991 ọ gara n'ihu na agụmakwụkwọ sekọndrị ya na Lycée Lyautey na obodo Casablanca. Mgbe ọ nwetasịrị nzere bachelọ ya na ọbọdọ Lycée Lyautey n'afọ 1998, Ghandi sonyeere BEM Management School na Bordeaux ma mụọ azụmahịa mba ụwa site n'afọ1998 ruo n'afọ 2002. N'afọ 2004, ọ nwetara Master ya na Sciences Po, Paris, na Strategic Marketing na ndọrọ ndọrọ ọchịchị. N'oge ọ n'agụ akwụkwọ na Sciences Po, n'etiti afọ 2002 na 2004, ọ sonyere na mgbanwe agụmakwụkwọ na Mahadum Portsmouth wee nweta akara ugo mmụta na European Business and Management.[4][5]