ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Tunisia ![]() |
aha n'asụsụ obodo | ليلى جفال ![]() |
aha enyere | Leila ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Ọgọọst 1960 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Radès ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | magistrate, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | Minister of Justice, Minister of State Domains ![]() |
Leïla Jaffel (Arabic ليلى جفال) (amụrụ n'abalị iri abụọ na itoolu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1960) bụ onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tunisia na-eje ozi dị ka minista ikpe na Bouden Cabinet kemgbe afọ puku abụọ na iri abụọ na otu .[1]
Ọ bụ Minista nke State Domains na Land Affairs na Mechichi Cabinet.