ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
ọrụ ọ na-arụ | osee foto ![]() |
Ihe nrite | Caine Prize ![]() |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara ![]() |
Lidudumalingani Mqombothi bụ onye edemede South Africa, onye na-eme ihe nkiri na onye na-ese foto. Akụkọ ya dị mkpirikpi "Memories We Lost" meriri Caine Prize for African Writing nké afọ 2016.
A mụrụ Lidudumalingani Mqombothi n'obodo Zikhovane na Eastern Cape, South Africa. Ọ bụ onye mmeri Caine Prize for African Writing n'afọ 2016 na obere akụkọ ya "Memories We Lost".[1][2] N'afọ 2016, a họpụtara ya ka ọ nata Miles Morland Scholarship.[3]