Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwanyị ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Lilian ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | Febụwarị 1978 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Imo State ![]() |
Dị/nwunye | Ubi Franklin ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Abuja ![]() |
ogo mmụta | bachelor's degree ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ihe nkiri | Tinsel (TV series) ![]() |
ahọpụtara maka | Best of Nollywood Awards, Africa Movie Academy Awards, 2013 Africa Magic Viewers Choice Awards ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Lilian Esoro Franklin bụ otu ndi n'eme ihie nkiri, onye na-aghazi mmemme, nakwa onye isi ndi 'Goldie Locks hair salon' nke di n' Abuja Naijiria. Ọ bụ nwa ikpeazu n'ụmụ asaa.Ọ gụchara akwụkwọ Primari na Sekọndiri ya na Lagos. O ji ihe nkiri "Extended Family" bido egwuregwu onyo-onyoo. O meela ihe nkiri ole n'ole ọzọ dika ihe nkiri ezinụlọ amaraama CLINIC MATTERS ebe aha ya bụ Nurse Abigail, 'stage play nke aha ya bụ 'Ayetu', 'I voted now', na 'Strive'. Esoro bụ onye nnochite anya 'Young Stars', 'Dunes, Abuja' nakwa 'House of Lunnete'.[1][2] A họpụtara dika Best Actress in a Comedy na '2013 Africa Magic Viewers Choice Awards'.[3]
Esoro's bidoro ihie nkiri n'afọ 2006, O gosiri n'ihe nkiri 'Extended Family', Otu ọdi,ọkacha pụta ihie na 'Clinic Matters' ebe omere dika 'Nurse Abigail'.[4]
N'afọ 2015, enyere ya onye nnochite anya ndi 'House Of Lunettes'.[5]
N'afọ 2016, enyere ya onye nnochite anya okomoko Ụlọ ahia di n'Abuja 'Dunes'.[6] AYOMIDE
This is a test and should be deleted
Esoro tolitere na Lagos Ọ gụrụ Sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị 'Political Science' na University of Abuja. Ọ lụrụ TripleMG CEO Ubi Franklin n'abali mbụ n'ọnwa iri n'otu n'afọ 2015