ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Lovina ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Maachị 1992 ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Paralympic athlete ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Our Saviour Institute of Science and Technology ![]() |
ụdị egwuregwu | para athletics ![]() |
so na | 2016 Summer Paralympics ![]() |
Lovina Onyegbule bụ onye Naijirịa na-eme egwuregwu.
Onyegbule nwere nsogbu ịhụ ụzọ ma na-asọmpi na agbụrụ T11 na F11. Ọ gụrụ ṅkwukọrịta na Our Saviour Institute of Science and Technology .[1]
O sonyere na 2015 African Games, ebe o ritere ihe ṅrite ọla edo na 100m T11 na 200m T11 ihe omume, na 2016 Paralympics.[2][1]