ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon, France |
aha enyere | Lucienne |
aha ezinụlọ ya | Berthieu, Poiraud |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Maachị 1978 |
Ebe ọmụmụ | Douala |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ike n'ihu |
ebe agụmakwụkwọ | Old Dominion University |
onye nsonye òtù egwuregwu | Pays d'Aix Basket 13 |
ụdị egwuregwu | Basketball |
so na | 2002 FIBA World Championship for Women |
otu egwuregwu | NCAA Division I women's basketball |
Lucienne Claudine Berthieu-Poiraud (amuru March 31, 1978 na Douala) bu onye egwuregwu basketball nke French-Cameroonian. Ọ gbara na WNBA na United States site na 2002 – 2004 ya na Cleveland Rockers na Houston Comets. N'ime egwuregwu 43, ọ nwetara isi 3 na nkwụghachi 1.7 kwa egwuregwu. Ọ gbara bọọlụ kọleji na Mahadum Old Dominion yana ya na France na mba ụwa. Ọ bi na Rennes.