ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Lydia |
aha ezinụlọ ya | Ankrah |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Disemba 1973 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
onye nsonye òtù egwuregwu | Ghana women's national football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2007 FIFA Women's World Cup |
Lydia Ankrah (amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Disemba n'afọ 1973) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ mba ụwa nke ụmụ nwanyị na-agba dịka onye na-agbachitere. Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2003 FIFA Women's World Cup na afọ 2007 FIFA Women'S World Cup. Na klọb ọ na-egwuri egwu maka Post Ladies na Ghana.[1]