ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Senegal |
aha ezinụlọ ya | Sene |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Ọktoba 1994 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | center |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Madjiguene Sene (amụrụ ya n' onwa Oktoba Na-ubochi iri abuo na ise, nke afo 1994) bụ onye mba Senegal na-atu bọọlụ basket nke na-agbachitere ASA Sceaux basket Feminin na obodo France na otu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Senegal . [1]
Sene na-egwuri egwu maka ndi otu egwuregwu ISEG n'oge afo 2017-2018 tupu ọ banye Furdenheim na afo 2019-2020 ebe ọ na-egwuregwu otu oge. [2] Ọ bụ otu n'ime ndị otu na-egwuri egwu megide CB IFS nke mere ka Furdenheim merie 62-56. O setịpụrụ ihe ndekọ nke iri abuo na otu ya na rebounds iri abuo na otu na egwuregwu ahụ.[3] Mgbe oge ahụ gasịrị, a kpọfere ya na Escaudain maka oge afo 2021-2022. A kpọfere ya ọzọ na ASA Sceaux basket Feminin n'oge afo 2022-2023.[4]
Madjiguene Sene nọchitere anya mba Senegal na afo 2021 mgbe a kpọrọ ya maka Afrobasket ụmụ nwanyị nke 2021 ebe ọ gbara egwuregwu ise na akara 4.2 kwa egwuregwu, 3.8 rebounds kwa egwuregwu, nyere aka 0.6 kwa egwuregwu na arụmọrụ nke 5.4. A kpọrọ ya maka Afrobasket ụmụ nwanyị nke 2023 ebe ọ gbara egwuregwu ano na akara 1.5 kwa egwuregwu, 1.5 rebounds kwa egwuregwu, nyere aka 0.3 kwa egwuregwu na 1.3 arụmọrụ. [5] [6][7]