ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | France, Kánada |
aha n'asụsụ obodo | Marie Cardinal |
aha enyere | Marie |
aha ezinụlọ ya | Cardinal |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Maachị 1928, 9 Maachị 1929 |
Ebe ọmụmụ | Algiers |
Ụbọchị ọnwụ ya | 9 Mee 2001 |
Ebe ọ nwụrụ | Valréas |
Ebe olili | Q110358231 |
Dị/nwunye | Jean-Pierre Ronfard |
nwa | Alice Ronfard |
Asụsụ obodo | French language |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
Asụsụ ọ na-ede | French language |
ọrụ ọ na-arụ | ode akwukwo ifo, odee akwụkwọ, onye ntaakụkọ, omee ihe nkiri |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Marie Kadinal (onye amụrụ Simone Odette Marie-Thérèse Cardinal; 9 Machị 1929 - 9 Mee 2001) bụ onye France na-ede akwụkwọ akụkọ na onye na-eme ihe nkiri mgbe ụfọdụ.[1]
A mụrụ Cardinal na French Algeria ma bụrụ nwanne nwanyị nke onye nduzi ihe nkiri Pierre Cardinal. Ọ nwetara akara ugo mmụta na nkà ihe ọmụma na Sorbonne ma lụọ onye edemede egwuregwu French, o bu onye nduzi Jean-Pierre Ronfard na 1953. Ha nwere ụmụ atọ; Alice, Benoit, na Benedict. Site na 1953 ruo 1960 ọ kụziri nkà ihe ọmụma na ụlọ akwụkwọ dị na Salonica, Lisbon, Vienna na Montreal.[2]
Kadinal bipụtara akwụkwọ akụkọ mbụ ya, Écoutez la Mer (Kwuo Oké Osimiri), n'afọ 1962. N'ime afọ ndị 1960 ọ bipụtara akwụkwọ akụkọ atọ ọzọ ma tinye aka na ihe nkiri. N'afọ 1967, o nwere ọrụ na ihe nkiri Jean-Luc Godard bụ Deux Ou Trois Choses Que Je Sais D'elle ma rụọ ọrụ a na-agaghị echefu echefu nke nne Mouchette na ihe nkiri Robert Bresson bụ Mouchette .[3]
N'afọ 1972, Kadinal bipụtara La Clé Sur La Porte (The Key of the Door), Les Mots Pour Le Dire (The Words to Say It) sochiri ya n'afọ 1975; akwụkwọ akụkọ abụọ a bụ ndị kacha ere ahịa ma mee ka aha ya bụrụ onye a ma ama. Les Mots Pour Le Dire bụ akwụkwọ mbụ nke Kadinal bipụtara na United States.
<ref>
tag; no text was provided for refs named Johnson