ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Onyinyechi, Martina |
aha ezinụlọ ya | Ohadugha |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Mee 1991 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | Rivers Angels F.C., Nigeria women's national football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Templeeti:Infobox football biography
Martina Ohadugha (amụrụ na ubochi ise na onwa Mee 1991) bụ onye egwuregwu bọọlụ mba Naịjirịa nke na-agba bọọlụ dị ka onye ọkpọ egwuregwu bọọlụ Rivers Angels nke ụmụ nwanyị Naijiria na otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa .
Ọ so na otu mba Naijiria na asọmpi ụmụ nwanyị Africa nke 2012 na 2014, wee merie nke ikpeazụ. Ọ sokwa na asọmpi iko mba ụwa nke 2015 FIFA . [1]