ụdịekere | nwoke |
---|---|
ọrụ ọ na-arụ | odee egwu, onye na-emeputa ihe ndeko |
Templeeti:Infobox musical artist Masterkraft
Aha Sunday Ginikachukwu Nweke
Ọmụmụ Lagos, Nigeria
Nkenụụdị
Haịlaịf
afurobiiti
Egwu Ụka
Egwu Obi
jazị
R&B
Aka Ọrụ
Mmepụta Egwu
diski jokii
Ndụzi gbalaga
pịyanistị
Odee Egwu
Ndị Egwu
Flavour N'abania
Tim Godfrey
Wizkid
CDQ
Sunday Ginikachukwu Nweke, a maara dịka Masterkraft, bụ onye ndekọ mmeputa egwu, diski jockey,nduzi gbalaga, pianist, na odee egwu. Kpọpụta njehie: Invalid <ref>
tag; refs with no name must have content Ọ malitere ọrụ egwu ya na "Kennis Music", ma soro ndị na-eti egwu dịka Flavour N'abania, Bracket, Banky W., Sound Sultan, Timaya, Lynxxx, MI na J. Martins na ndị ọzọ. [1] Ihe ndị ọ rụpụtara gụnyere "Fine lady" nke Lynxxx ya na Wizkid, " Kwarikwa (ngughari) " nke Flavour N'abania ya na Fally Ipupa, "Girl" nke Bracket ya na Wizkid, " Chinny Baby " nke Flavour N'abania, na "Jasi" nke Banky W. [2]
Akwụkwọ akụkọ "Leadership" họọrọ ya nke asatọ na ndepụta 2014 nke ndị mmepụta egwu iri nọ n'elu na Naịjirịa. [2] Na Ọgọstụ 2015, "Nigeria Entertainment Today" họọrọ ya nke asaa na ndị mmepụta egwu iri nọ n'elu na oge ahụ na Naịjirịa. Kpọpụta njehie: Invalid <ref>
tag; refs with no name must have content Akwụkwọ akụkọ Thisday depụtara ya dịka otu n’ime ndị na-emepụta egwu iri nọ n'elu na Naịjirịa. Kpọpụta njehie: Invalid <ref>
tag; refs with no name must have content
Masterkraft (Sunday Ginikachukwu Nweke) bụ onye Enugu steeti, Naịjirịa Kpọpụta njehie: Invalid <ref>
tag; refs with no name must have content . Amụrụ ya na Ajegunle Ghetto, Legọọsụ Steeti, Naịjirịa, ebe omalitere oru egwu ya na afo iri na otu. Mgbe ọ na-etolite, ọ gara United Christian Sekọndịrị Sukulu na Apapa ma nwee mmasị ịbụ onye mgbakọ ego. [1] Kpọpụta njehie: Invalid <ref>
tag; refs with no name must have content Nrọ ya kwụsịrị mgbe nna ya nwụrụ, ọ were na-esiri ezinaụlọ ya ike. Masterkraft malitere ọrụ egwu ya ma na-akpọ piyano na ụlọ ụka na klọb ebe a na-akwụ ya ụgwọ. Taa, a na-ahụta ya dịka otu n'ime ndị mmekọ ndepụta egwu dị vasataịl Naịjịrịa.
Afọ | Aha abọm | Nkọwa abọm |
---|---|---|
2017 | Unlimited (The Tape) |
|
Afọ | Mmemme | Nrite | Ndị nnata | Nsonaazụ | Ref |
---|---|---|---|---|---|
2013 | Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa nke 2013 | Templeeti:N/a|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; refs with no name must have content
| ||
2015 | Ndị isi 2015 | Onye na-mmepụta nke afọ | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; refs with no name must have content
| |
Obodo Ndị Ntụrụndụ Awọdụ | Onye na-emeputa egwu nke Afọ | "Ya onwe ya"|style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; refs with no name must have content
| ||
2016 | Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; refs with no name must have content
|