mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Imo State ![]() |
nhazi ọnọdụ | 5°35′16″N 7°3′0″E, 5°35′24″N 7°1′16″E, 5°34′58″N 7°1′42″E ![]() |
Mbaitoli bụ gọọmentị ime obodo nke Imo Steeti, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Nwaorieubi (ma ọ bụ Nworieubi). O nwere mpaghara nke 204 km2 na mmadụ dị ọnụọgụgụ pụkụ narị atọ na ịrị abụọ na asaa.[1] Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 461.[2] Mbaitoli kewara n'ime obodo itoolu na-achị onwe ha na ngalaba INEC ịrị na abụọ. Ọrụ ndị bụ isi nke obodo ndị a bụ ọrụ ugbo na ọrụ aka.[3]
A na-eme ọtụtụ emume ya dị ka emume Mmanwu na emume Okorosha n'oge ezumike Disemba.[4]
Ekeleke Dancing Group nke Umuomezume ikwu Ofekata na-eme, Orodo n'ụbọchị Eke ọ bụla malite n'ọnwa Eprel ruo izu mbụ nke ọnwa Jụn.[5]