ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | South Africa ![]() |
aha enyere | Melinda ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Julaị 1992 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Mthatha ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | Mamelodi Sundowns Ladies FC, South Africa women's national association football team ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
Melinda Kgadiete (a mụrụ n'abali iri abụo na otu nke ọnwa Julaị n'afọ 1992) bụ onye egwuregwu bọọlụ South Africa nke na-agbara Mamelodi Sundowns Ladies FC na ndị otu ụmụ nwanyị South Africa bọọlụ dị ka onye n'aha ịhụ maka onyinye goolu.
Kgadiete agbarala klọb Mamelodi Sundowns na South Africa.
Kgadiete sonyere na asọmpi nke otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị South Africa na 2018 Africa Women Cup of Nations, na-egwu otu egwuregwu.
Templeeti:South Africa squad 2018 Africa Women Cup of Nations