ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | South Africa ![]() |
aha enyere | Michelle ![]() |
aha ezinụlọ ya | McGrane ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1974 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Rhodesia ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | odee uri, odee akwụkwọ ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Michelle McGrane bụ onye na- ede uri a mụrụ na Rhodesia n'afọ 1974. Ebipụtala uri ya n'akwụkwọ akụkọ agụmagụ obodo na mba ụwa na United Kingdom, Canada na United States .
McGrane ebipụtala mkpokọta abụ abụọ, Fireflies & Blazing Stars (2002) na Hybrid (2003). Nchịkọta nke atọ ya, The Suitable Girl, ka a ga-ebipụta na United Kingdom na'afọ 2010.