ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Mickey |
aha pseudonym | Mickey Factz |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Julaị 1982 |
Ebe ọmụmụ | The Bronx |
ọrụ ọ na-arụ | odee egwu, rapper, onye na-emeputa ihe ndeko |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2005 |
ngwa egwu | olu egwụ |
ụdị | egwu hip hop |
akara ndekọ | Battery Records, Jive Records |
webụsaịtị | http://www.mickeyfactz.com |
Mark Williams (amụrụ na Julaị 13, 1982), nke a maara nke ọma site na aha égwu ya bụ Mickey Factz, bụ ónyé America na-edekọ egwu hip hop si na Bronx borough nke New York City, New York.[1]
Mickey Factz gárá Adlai E. Stevenson High School, nke a maara màkà ịbụ ụlọ akwụkwọ sekọndrị nke ónyé ọsụ ụzọ hip hop Afrika Bambaataa gara. Ụlọ akwụkwọ ahụ bụ ihe a ma ama màkà ịnapụta ụmụ akwụkwọ nke nkà egwu.[2][3]
Factz zutere egwu mgbè ọ dị obere na nna ya na-eti ya rap ugboro ugboro. Na nzaghachi, ọ malitere ịgụghachi abụ nkè ya, na-ekiri vidiyo egwu, ma na-amụ ihe ngosi nke ndị na-ese egwu kachasị amasị ya.[4] Mgbè ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị, Factz gara New York University School of Law ebe ọ kwụsịrị iji chụsoo egwu