ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Algeria |
aha enyere | Mimi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Ọgọọst 1965 |
Ebe ọmụmụ | Batna |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ, onye ntaakụkọ, odee uri, onye ese, odee akwụkwọ |
ụdị ọrụ ya | art of sculpture |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Mimi Hafida (amụrụ na 26 Ọgọọst 1965, Batna, Algeria ) bụ onye Algeria na-ede uri, onye nta akụkọ na onye na-ese ihe. O nwetara Prix Mohammed Dib n'afọ 2010 n'asụsụ Arabic[1] maka nchịkọta ya, "Tales of the Aures"
"Tales of the Aures" bụ nchịkọta akụkọ, niile metụtara nchegbu ụmụaka na ọkachasị, nhụjuanya ha.[2] Hafida abụrụla onye nta akụkọ na-agbasa ozi na Radio Aurès(fr) na Batna. A makwaara Hafida dị ka onye na-akpụ ihe, ọkachasị maka ọrụ ya site na iji pini Safety. Ọrụ ya a maara nke ọma bụ nchịkọta nke pini nchekwa na-emepụta nwanyị.[3]