Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwanyị ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Mimi Onalaja ![]() |
Aha ọmụmụ | Mimi Onalaja ![]() |
aha enyere | Mimi ![]() |
aha ezinụlọ ya | Onalaja ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Septemba 1990 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lagos ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | television personality, omee ihe nkiri, omee, model ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Covenant University ![]() |
ogo mmụta | Bachelor of Arts ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ihe nkiri | Introducing the Kujus ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Mimi Onalaja Audio (amụrụ na 25 Septemba 1990) bụ onye na-eme ihe nkiri na Nigeria, onye na-akwado TV, onye edemede, onye na-eme ihe nkiri, onye na-ede blọgụ, onye mgbasa ozi na television personality . Amuru ya na Lagos. Nne ya nke nwere ọrụ oge niile lekọtara ya na ụmụnne ya anya n'ihi na nna ya na arụ ọrụ soja ma n'agaharị agaharị mgbe nile. [1] Ọ bụ onye mere ịhe nkiri The Future Awards Africa '. [2] [3] Ọ bukwa Mimi mere ELOY awards na 2016. Mimi sonyeere EbonyLife TV, by ụlọ ọrụ onyonyo na egosị ihe egwurịegwu na 2014. [4] Mimi arụbugo ọrụ rụrụ tupu ọ banye na ụwa mgbasa ozi nke bụ ọrụ ọchọrọ ịrụ site na nwata.