ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria, Ȯra Ekiti |
aha enyere | Moji |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Febụwarị 1975 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 17 Mee 2017 |
Ebe ọ nwụrụ | Kánada |
ihe kpatara ọnwụ | puerperal disorders |
Ńnà | Victor Olaiya |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Moji Olaiya Audio (27 February 1975 – 17 May 2017) was a Nigerian actress.[1]
Ada Highlife musician Victor Olaiya, Moji Olaiya malitere orụ ya na ulụ orụ Wale Adenuga 's nke mere Super Story. [2] O putara na otutu ihe nkiri Nollywood nke emere na Yoruba na Bekee. [3] A ma ya maka ọrụ ya na ihe onyonyo dịka No Pains No Gains, nke o a ha ya na ịhe oyonyo ahu by Ireti, Sade Blade (2005), Nkan adun (2008) na Omo iya meta leyi (2009). O sokazi me ịhe oyonyo a na kpọ Agunbaniro . Na 2003 a họpụtara ya maka Reel Award Best Supporting Actress of the year, a ma turugo nke Best New Actress Award. [4]
N’afọ 2016, Olaiya wepụtara otu ihe nkiri, Iya Okomi, [5] bụ Foluke Daramola na Funsho Adeolu nke ga-amalite na Lagos na Julaị. [6]
Olaiya lụrụ Bayo Okesola na 2007 ha mecha kewa. [7] [8] [9] Ọ bayere ba uka alakụba na 2014. [10] [11]
Olaiya wuru na ụbosi iri na asatọ to ọwa may afo 2017 an oria obi nke mere na obodo Canada ebe ọno muo nwa nke abua ya ọnwa nabo grar aga [12] Enịrị ya na ubosi asa na ọwa June afọ 2017 ka ndị uka alakuba si elị nmaduKpọpụta njehie: The opening <ref>
tag is malformed or has a bad name