ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | France, Republic of the Congo |
obodo maka egwuregwu | Republic of the Congo |
aha ezinụlọ ya | Bassouamina |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Mee 1998 |
Ebe ọmụmụ | Gonesse |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
onye nsonye òtù egwuregwu | A.S. Nancy-Lorraine |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Mons Bassouamina (a mụrụ ya n'ụbọchị nke 28 n'ọnwa Mee n'afọ 1998) bụ onye egwuregwu bọọlụ nke na-agbara otu egwuregwu bọọlụ na Championnat National 2 Bastia-Borgo . A mụrụ ya na mba France, ọ na-agbara ndị otu mba Congo bọọlụ.
Na Jenụwarị 2019, a gbazinyere Bassouamina na Boulogne site na Nancy.[1]
A mụrụ ya na France, Bassouamina bụ onye Congo.[2] Ọ bụ onye ntorobịa mba ụwa maka France. A kpọrọ ya ka ọ nọchite anya ndị otu mba Congo maka egwuregwu enyi na enyi na Machị 2022.[3] Ọ malitere na Congo na mmeri enyi na enyi 3–1 nke Zambia n'ụbọchị 25nke ọnwa Machị, afọ 2022.[4]