ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Mee 1988 |
Ebe ọmụmụ | Ermelo |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler |
ụdị egwuregwu | wrestling |
so na | 2010 Commonwealth Games, 2014 Commonwealth Games |
Mpho Madi (amuru 30 Mee 1988) bu onye mgba mgba na South Africa. [1] Ọ nọchiri anya South Africa na asọmpi Commonwealth nke afọ 2010 yana kwa n'egwuregwu Commonwealth nke afọ 2014 ọkachasị n'ụdị ihe karịrị kilogram 50. Mpho Madi nwetara nrite ọla n'asọmpi 53kg nke ụmụ nwanyị na asọmpi Commonwealth 2014. [2] [3]
[4]A na-akpọ ya aha ya dị ka Queen of the Ring na South Africa ka a na-ahụta ya dị ka onye isi mgba egwuregwu nwanyị na South Africa.[1] [2] Mpho bụkwa nwa klas onye Tanzania onye na-egwu mmiri Khalid Rushaka nke a na-akpọkwa Dolphin Tanzania. O nwetakwara ihe nrite ọla n'asọmpi mgba mgba n'Africa nke afọ 2008.
Na 13 Nọvemba 2017, a họpụtara ya dị ka nwanyị mbụ osote onye isi oche nke Eastern Gauteng Wrestling Association ma bụrụkwa nwanyị ojii mbụ a họpụtara ka ọ bụrụ onye isi nke otu Provincial na South Africa. [5]
kwa n'egwuregwu Commonwealth nke afọ 2014 ọkachasị n'ụdị ihe karịrị kilogram 50.