ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Sada |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Febụwarị 1957 |
Ebe ọmụmụ | Mani |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Hausa, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye na-ese ụkpụrụ ụlọ, administrator |
Ọkwá o ji | Minister of Mines and Steel Development, Minister of Mines and Steel Development |
ebe agụmakwụkwọ | Ahmadu Bello University |
ogo mmụta | Master of Science, Bachelor of Science, Master nke Nchịkwa Azụmaahịa |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
A họpụtara Architect Musa Mohammed Sada (a mụrụ n'ụbọchị nke 25 n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1957) dịka Mịnịsta na-ahụ maka Ngwuputa na mmepe ígwè na 6 n'ọnwa Eprel n'afọ 2010, mgbe onye isi oche Goodluck Jonathan kwupụtara kabinet ọhụrụ ya.[1]
A mụrụ Sada na February 25, 1957 na Mani, Katsina State . Ọ gara Mahadum Ahmadu Bello (ABU), Zaria ebe o nwetara B.SC na 1982 na M.Sc na Architecture na 1984. O nwetara MBA na ABU n'afọ 1998. Ọ rụrụ ọrụ dịka ọkachamara na-ewu ụlọ ruo mgbe a họpụtara ya Kọmishọna na-ahụ maka ọrụ, ụlọ na njem maka Katsina Steeti n'afọ 2007.[2]