ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Ghana ![]() |
aha enyere | Nadia ![]() |
aha ezinụlọ ya | Eke ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Jenụwarị 1993 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Accra ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | athlete ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Columbia University ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | triple jump ![]() |
so na | 2014 IAAF Continental Cup, 2014 Commonwealth Games, 2015 African Games, 2014 African Championships in Athletics, 2018 Commonwealth Games ![]() |
Nadia Eke (amụrụ na 11 Jenụwarị, na afo 1993, Accra[1]) bụ onye Ghana na-agba ọsọ atọ.
Eke gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Columbia na afọ 2015.[2]
N'afọ 2014, ọ mechara nke iri na Commonwealth Games na Glasgow, merie ọlaọcha na African Championships na Marrakech ma bụrụ onye nke asaa na IAAF Continental Cup.
O nwetakwara ọla nchara na African Games na Brazzaville n'afọ 2015. N'afọ 2016, ọ ghọrọ onye mmeri Afrịka n'oge asọmpi African Athletics Championship nke afọ 2016.[3]
O ruru eru ịnọchite anya Ghana na afọ 2020 Summer Olympics na ihe omume ụmụ nwanyị atọ.[4][5]
N'èzí
N'ime ụlọ