ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Morocco ![]() |
aha n'asụsụ obodo | نعيمة المشرقي ![]() |
aha enyere | Naima ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Julaị 1943 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Casablanca ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 5 Ọktoba 2024 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Casablanca ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri, stage actor, omee, omee ![]() |
Ihe nrite | Officer of the Order of National Merit ![]() |
Naima Lamcharki (a mụrụ na 1943 na Casablanca wee nwụọ October 5, 2024) bụ onye Morocco na-eme ihe nkiri.[1]
Lamcharki ritere ihe nrite maka Best Female Lead maka arụmọrụ ya na A la recherche du mari de ma femme na 6th National Film Festival n'afọ 2001.[2]
N'afọ 2021, o ritere ihe nrite Best Actress na Sweden's 11th annual Malmo Arab Film Festival (MAFF) maka ọrụ ya na Mohamed Moftakir's Liao automne des pommiers .[3][4][5]