ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Morocco ![]() |
aha n'asụsụ obodo | نجاة الڭرعة ![]() |
aha enyere | Najat ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Julaị 1982 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Temara ![]() |
nwanne | Laila El Garaa, Hayat El Garaa, Mohamed El Garaa ![]() |
Asụsụ obodo | Berber languages ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber languages ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu ![]() |
ụdị egwuregwu | para athletics ![]() |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | T40 ![]() |
so na | 2008 Summer Paralympics, 2012 Summer Paralympics ![]() |
Najat El Garaa (Arabic: نجاة الكرعة) bụ onye na-eme egwuregwu Paralympic si Morocco na-asọmpi karịsịa na ụdị F40 discus throw events.
El Garaa sonyere na afọ 2008 Summer Paralympics na Beijing, China. N'ebe ahụ, o ritere ọla nchara n'ihe omume F40 nke ụmụ nwanyị.
O mechara sọọ mpi na afọ 2012 Summer Paralympics na London ebe o ritere ihe nrite ọla edo na ihe omume F40 nke ụmụ nwanyị. El Garaa mere ihe ndekọ ụwa ọhụrụ 32.37 mita.
A mara El Garaa dị ka onye na-eme egwuregwu Moroccan nke afọ n'afọ 2012 ma were Sheikh Mohamed Bin Rashid Al Maktoumiz Creative Sports Award.[1]
Ụmụnne ya nwanyị Laila na Hayat bụ ndị nwetara ihe nrite Paralympic.[2]