ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | South Africa, Union of South Africa ![]() |
obodo maka egwuregwu | Union of South Africa ![]() |
aha enyere | Natalie ![]() |
aha ezinụlọ ya | Myburgh ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Mee 1940 ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 21 Jenụwarị 2014 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Knysna ![]() |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata ![]() |
ihe kpatara ọnwụ | ọrịa kansa ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-egwu mmiri ![]() |
ụdị egwuregwu | igwu mmiri ![]() |
so na | swimming at the 1956 Summer Olympics – women's 4 × 100 metre freestyle relay ![]() |
Natalie Myburgh (na 15 Mee, na afọ 1940 na 21 Jenụwarị, na afọ 2014) bụ onye na-egwu mmiri na South Africa. Na 1954 British Empire na Commonwealth Games na Auckland, Myburgh sonyeere Felicity Loveday, Joan Harrison na Machduldt Petzer iji merie 4×110 yards freestyle relay. Afọ abụọ ka e mesịrị na afo 1956 Summer Olympics na Melbourne, Myburgh sonyeere Susan Roberts, Moira Abernethy na Jeanette Myburough iji merie 4 × 100 m freestyle relay.