ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1969 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | odee ejije ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Jos, University of Ibadan ![]() |
Nduka Onwuegbute Onye amụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ nke ọnwa Mee ,1969 bu ode akwụkwọ na Ode ejije nke Naịjirịa na British bụ ode akwụkwọ na ode ejije. Ọ bụ nwa nke ise n'ime ụmụ iri na isii ma amụrụ ya na Manchester n'agbanyeghị na ọ tolitere Naịjirịa. Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum nke Ibadan na Mahadum Jos, ha abụọ dị na Naịjirịa. Mgbe ọ nọ na Naịjirịa, ọ dere soap opera Riddles Hopes . Ọrụ ya gụnyere ejije, obere akụkọ, na akwụkwọ agụmakwụkwọ maka ụmụaka. Ọ bi ugbu a na United Kingdom .