ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Ngozi Eucharia Uche ![]() |
aha enyere | Ngozi ![]() |
aha gọọmenti | Ngozi Eucharia Uche ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Jụn 1973, 18 Jụn 1973 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | Nigeria women's national football team ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
Ngozi Eucharia Uche Audio (amụrụ na 18 June 1973 na Mbaise, Imo steetị, Naijiria) bụbụ onye na-agba bọọlụ ma bụrụkwa onye isi koochị egwuregwu bọọlụ nke ụmụnwaanyị Naịjirịa Uche toro na Owerri, Naijiria.[1][2]
Nwa nke mbụ n'ime ụmụ ise, a zụlitere ya na gburugburu di oyị na-enweghi nsogbu. Ọ gụrụ ụlọ akwụkwọ sekọndrị nke ụmụ nwanyị na Egbu Girls Secondary School Owerri tupu ọ gawa Mahadum Delta State. Mgbe Uche nọ na kọleji, ọ bidoro gbaa bọọlụ. O mechara gbaa bọọlụ ndị otu mba Super Falcons, wee bụrụ onye koochị nwanyị nke izizi ha. N’afọ 2010, ọ ghọrọ kochị nwanyị mbu meriri n’egwuregwu asọmpi nke ụmụ nwanyị n’Afrika.[3] A chụrụ ya n'ọrụ na Ọktoba 2011 mgbe Naịjirịa erughị eru maka asọmpi Olimpik nke 2012.[4]
FIFA dọrọ Uche aka na ntị maka okwu o kwuru n'oge asọmpi mba ụwa nke nwaanyị FIFA nke afọ 2011, bụ nke ọ kpọrọ mmekọ nwoke na nwoke "okwu na-adịghị ọcha" na "ihe di njọ nke ime mmụọ"[5][6]
Naijiria
Koochị