ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria, Njikota Obodo Amerika ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Ngozi Onwumere ![]() |
Aha ọmụmụ | Ngozi Whitney Onwumere ![]() |
aha enyere | Ngozi ![]() |
aha ezinụlọ ya | Onwumere ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Jenụwarị 1992 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Mesquite ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò, English ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
Asụsụ ọ na-ede | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, bobsledder ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Houston, Mesquite High School ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu, bobsleigh ![]() |
so na | 2018 Winter Olympics ![]() |
Ihe nrite | OkayAfrica 100 Women ![]() |
Ngozi Onwumere (amuru Jenuarị 23, 1992) bu onye America- Naijiria na agba oso na bobsledder nke na-asọmpi mba ofesi maka Naijiria . Na egwu, Onwumere bu ọkachamara na 100 mita, 200 mita, 400 mita ya na 4 x 100 mita relay . [1] Ngozi nwetara ọla edo n'akụkụ Blessing Okagbare, Lawretta Ozoh na Cecilia Francis na ọsọ 4 x 100 mita relay na asọmpi Africa niile nke afọ 2015 na Brazzaville, Congo . [2] Ọ nọchikwara anya Naịjirịa na 2015 IAAF World Relays na Nassau, Bahamas . [3] Ọ nọchiri anya Naịjirịa na asọmpi Olimpiks oyi nke afọ 2018 na bobsled ụmụ nwanyị abụọ. [4]
A mụrụ Onwumere ma zụlite ya na Mesquite, Texas, ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na Mesquite High School . Ọ gara Mahadum Houston .