ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | South Africa ![]() |
aha enyere | Nick ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Novemba 1971 ![]() |
Ebe ọmụmụ | South Africa ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri, stage actor, omee ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of the Witwatersrand ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1996 ![]() |
Nicholas Boraine (a mụrụ na 14 Nọvemba 1971) bụ onye South Africa na-eme ihe nkiri.
Boraine gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Witwatersrand n'afọ 1994 na nzere Honours na Dramatic Art.[1] N'ọnwaMachị afọ 2011, ọ sonyeere Global Arts Corps dịka Associate Artistic Director. Nna ya, Alex Boraine, bụbu onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na onye bụbu osote onye isi oche nke South Africa's Truth and Reconciliation Commission (TRC).[2]