Akụkụ nke | House of Representatives of Nigeria, House of Representatives of Nigeria |
---|---|
ụdịekere | nwanyị, nwoke |
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Novemba 1969 |
Ebe ọmụmụ | Umu Nneochi, Umunneochi |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party, All Progressives Congress |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Nkeiruka Onyejeocha Audio (onye amụrụ na November 23, 1969[1]) bụ otu onye na ndi ome iwu nke ala Naijiria nakwa otu onye na anọchite anya ndi Abia State nke Nigeria na Fedral Kọnstituensi.[2]
A mụrụ Onyejeocha na Isuochi na Abia steeti nke Naijiria.
Onyejeocha na anọchita anya ndi Isuikwuato/Umunneochi Kọnstituensi. E bu ụzọ ghọpụta ya dika otu onye nnọchi anya na Federal House of Representatives na 2007, aghọpụtara ya ọzọ na 2015.[3] Na National Assembly, Onyejeocha bụ onye isi oche nke ụmụ nwanyi na Paliyament nakwa onye isi oche nke House Committee na Aviation.[4]