Nneka
Wikimedia disambiguation page
Nneka Audio (help·info) bu aha ndi igbo, ihe oputara na asusu igbo na Nnemkadi. Ndị ama ama nwere aha ahụ gụnyere:
- Nneka (singer) ma ọ bụ Nneka Egbuna, Nigerian-German singer and songwriter
- Nneka Egbujiobi, onye ọkaikpe si obodo Naijirịa -Amerịka
- Nneka Abulokwe, British Nigerian tech and digital government entrepreneur
- Nneka J. Adams,, onye ihe nkiri na Naijiria, onye edemede ihe nkiri, na onye mmeputa ihe nkiri
- Nneka Elliott,, onye ọkachamara gbasara ihu igwe na okporo ụzọ na CP24
- Nneka Isaac Moses,, onye na ekwuputa ngosi Naijiria, onye akwa akwa yana onye ha na ya so bidoihe na onye isi nchịkwa ihe ngosi Africa, Goge African
- Nneka Ogwumike,, onye egwuregwu basketball boolu nke mba WNBA na Los Angeles Sparks
- Nneka Okpala,, New Zealand athlete
- Nneka Onuorah, onye nduzi na onye mmeputa nke America
- Nneka Onyejekwe,, onye Romia na- egwu egwu volleyball na Voléro Zürich
- Nneka Ukuh, onye na-eme egwuregwu n’egwuregwu Naịjirịa