Nneka Onyejekwe

Nneka Onyejekwe
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịRomania Dezie
aha enyereNneka Dezie
aha ezinụlọ yaOnyejekwe Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya18 Ọgọọst 1989 Dezie
Ebe ọmụmụHațeg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaRomanian Dezie
ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichemiddle blocker Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuCS Dinamo București Dezie
ụdị egwuregwuvolleyball Dezie

Nneka Obiamaka Onyejekwe (a mụrụ 18 August, 1989 na Hațeg) bụ ọkaibe n’egwuregwu volleybọọlụ si Romanian na-agbaara otu ndị CS Volei Alba-Blaj na Romania national team.

A mụrụ ya na Hațeg na nne si Romania na nna si Naijiria, ha bụ ndị ọgụgụ isi, o tolitere na Cluj-Napoca. [1] Otu n’ime ụmụnne ya nwoke, Chike, na-agba egwuregwu handbọọlụ.

Hụ kwa

[dezie | dezie ebe o si]

Ebe m si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Nneka Onyejekwe - voleibalista româno-nigeriană de la CSU Metal (Romanian). Viaţa Liberă Galaţi (29 January 2010).

Njikọ dị na mpụga

[dezie | dezie ebe o si]