ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | French protectorate of Tunisia, Tunisia ![]() |
aha n'asụsụ obodo | نوري بوزيد ![]() |
aha enyere | Nouri ![]() |
aha ezinụlọ ya | Bouzid ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1945 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Sfax ![]() |
nwa | Leyla Bouzid ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede, omee ihe nkiri, odee uri, onye nkuzi ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1986 ![]() |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 2006 ![]() |
Ihe nrite | Knight of the Legion of Honour, Ibn Rushd Prize for Freedom of Thought, Officer of Arts and Letters ![]() |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Nouri Bouzid ![]() |
Nouri Bouzid | |
---|---|
![]() | |
Born | Templeeti:Birth year and age |
Occupation | Film director Screenwriter |
Nouri Bouzid (amụrụ n'afọ 1945) bụ onye nduzi ihe nkiri na onye edemede ihe nkiri nke Tunisia. O duziri ihe nkiri asaa n'agbata afọ 1986 na afọ 2006. E gosipụtara ihe nkiri ya Man of Ashes na ngalaba "Un Certain Regard" na 1986 Cannes Film Festival.[1] Afọ atọ ka e mesịrị, e gosipụtara ihe nkiri ya Golden Horseshoes n'otu ngalaba ahụ na mmemme 1989.[2]
E gosipụtara Bouzid na ihe nkiri nke afọ 2009 banyere ahụmịhe ihe nkiri na ọdịbendị dị iche iche a na-akpọ Cinema Is Everywhere .