ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Disemba 1993 |
Ebe ọmụmụ | Akure |
nwanne | Mercy Adekuoroye |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler |
Ụcha ime anya | agba aja aja |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | wrestling, freestyle wrestling |
Odunayo Folasade Adekuoroye (amụrụ ka ọnwa Disemba dị na ụbọchị1993) bụ onye Naijiria na-agba mgba.[1] O sonyere na asọmpi freestyle ụmụ nwanyị 53 kg na 2014 Commonwealth Games ebe ọ meriri nrite ọla edo na 2015 World Wrestling Championships ebe ọ merie ọla nchara.[2][3][4][5] O meriri nrite ọlaọcha na freestyle ụmụ nwanyị 55 kilogram 2017 World Wrestling Championships.[6]