ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Mee 1985 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2004 Summer Olympics |
Ogechi Onyinanya bụ onye si n'obodo Naijiria na-eche goolu bọọlụ. Ọ bụ otu n'ime ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Naịjirịa na 2004 Summer Olympics .[1][2]